-
Jenesis 24:65Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
65 O wee jụọ onye na-ejere Ebreham ozi, sị: “Ònye bụ nwoke ahụ si n’ọhịa na-abịa izute anyị?” Onye na-ejere Ebreham ozi sịrị ya: “Ọ bụ nna m ukwu.” Ribeka wee were ákwà kpuchie ihu ya.
-