Jenesis 24:67 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 67 Mgbe e mechara, Aịzik kpọbatara Ribeka n’ụlọikwuu Sera nne ya.+ Aịzik si otú a lụọ Ribeka. O wee hụ Ribeka n’anya.+ E si otú a kasie Aịzik obi mgbe nne ya nwụchara.+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 24:67 Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),nke 3 2016, p. 15
67 Mgbe e mechara, Aịzik kpọbatara Ribeka n’ụlọikwuu Sera nne ya.+ Aịzik si otú a lụọ Ribeka. O wee hụ Ribeka n’anya.+ E si otú a kasie Aịzik obi mgbe nne ya nwụchara.+