Jenesis 25:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 ya bụ, ala Ebreham zụrụ n’aka ụmụ Het. Ọ bụ n’ebe ahụ ka e liri Ebreham na Sera nwunye ya.+