Jenesis 25:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ọ bụ ha bụ ụmụ Ishmel, ọ bụkwa ihe a bụ aha ha n’ọnụmara n’ọnụmara nakwa n’ebe ha mara ụlọikwuu ha. Ha dị ndị isi iri na abụọ. Onye nke ọ bụla nwere ọnụmara nke ya.+
16 Ọ bụ ha bụ ụmụ Ishmel, ọ bụkwa ihe a bụ aha ha n’ọnụmara n’ọnụmara nakwa n’ebe ha mara ụlọikwuu ha. Ha dị ndị isi iri na abụọ. Onye nke ọ bụla nwere ọnụmara nke ya.+