Jenesis 25:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Jehova sịrị ya: “Mba abụọ nọ gị n’afọ,+ mba abụọ ga-esikwa n’afọ gị pụta.+ Otu mba ga-aka mba nke ọzọ ike,+ nke okenye ga-ejekwara nke nwata ozi.”+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 25:23 Ụlọ Nche,1/15/2004, p. 2810/15/2003, p. 29
23 Jehova sịrị ya: “Mba abụọ nọ gị n’afọ,+ mba abụọ ga-esikwa n’afọ gị pụta.+ Otu mba ga-aka mba nke ọzọ ike,+ nke okenye ga-ejekwara nke nwata ozi.”+