Jenesis 25:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Mgbe nwa nke mbụ pụtara, ahụ́ ya niile na-acha ọbara ọbara, ajị jukwara ya ahụ́.+ Ha wee gụọ ya Ịsọ.*+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 25:25 Ụlọ Nche,2/1/2009, p. 14
25 Mgbe nwa nke mbụ pụtara, ahụ́ ya niile na-acha ọbara ọbara, ajị jukwara ya ahụ́.+ Ha wee gụọ ya Ịsọ.*+