Jenesis 25:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Mgbe ụmụaka ahụ na-eto, Ịsọ ghọrọ dinta,+ nwoke na-aga n’ọhịa. Ma Jekọb bụ nwoke na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta, onye bi n’ụlọikwuu.+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 25:27 Ụlọ Nche,5/15/2013, p. 2710/15/2003, p. 28
27 Mgbe ụmụaka ahụ na-eto, Ịsọ ghọrọ dinta,+ nwoke na-aga n’ọhịa. Ma Jekọb bụ nwoke na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta, onye bi n’ụlọikwuu.+