Jenesis 25:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Jekọb wee nye Ịsọ achịcha ma kunye ya ofe lentil,* ya erie, ṅụọ ma bilie pụọ. Ịsọ si otú a gosi na o jighị ọkpara ọ bụ kpọrọ ihe.
34 Jekọb wee nye Ịsọ achịcha ma kunye ya ofe lentil,* ya erie, ṅụọ ma bilie pụọ. Ịsọ si otú a gosi na o jighị ọkpara ọ bụ kpọrọ ihe.