Jenesis 26:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ụnwụ dara n’ala ahụ. Ụnwụ a abụghị nke mbụ ahụ dara n’oge Ebreham nọ ndụ.+ N’ihi ya, Aịzik gakwuuru Abimelek n’obodo Gira. Abimelek bụ eze ndị Filistia.
26 Ụnwụ dara n’ala ahụ. Ụnwụ a abụghị nke mbụ ahụ dara n’oge Ebreham nọ ndụ.+ N’ihi ya, Aịzik gakwuuru Abimelek n’obodo Gira. Abimelek bụ eze ndị Filistia.