Jenesis 26:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ọ na-abụ ụmụ nwoke obodo ahụ jụọ ya banyere nwunye ya, ọ na-asị ha: “Ọ bụ nwanne m nwaanyị.”+ Egwu na-atụ ya ịsị ha na ọ bụ nwunye ya, n’ihi na ọ sịrị, “Ụmụ nwoke obodo a nwere ike igbu m n’ihi Ribeka,” maka na ọ mara mma.+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 26:7 Ụlọ Nche,2/1/1992, p. 31
7 Ọ na-abụ ụmụ nwoke obodo ahụ jụọ ya banyere nwunye ya, ọ na-asị ha: “Ọ bụ nwanne m nwaanyị.”+ Egwu na-atụ ya ịsị ha na ọ bụ nwunye ya, n’ihi na ọ sịrị, “Ụmụ nwoke obodo a nwere ike igbu m n’ihi Ribeka,” maka na ọ mara mma.+