Jenesis 26:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ha wee sị ya: “O doola anyị anya na Jehova nọnyeere gị.+ Ọ bụ ya mere anyị ji kpebie na anyị ga-agwa gị, sị, ‘Biko, ka anyị na gị ṅụọ iyi, ka anyị na gị gbaakwa ndụ+
28 Ha wee sị ya: “O doola anyị anya na Jehova nọnyeere gị.+ Ọ bụ ya mere anyị ji kpebie na anyị ga-agwa gị, sị, ‘Biko, ka anyị na gị ṅụọ iyi, ka anyị na gị gbaakwa ndụ+