Jenesis 27:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Mgbe Aịzik mere agadi, mgbe ọ na-anaghịkwa ahụcha ụzọ, ọ kpọrọ Ịsọ+ nwa ya nke okenye, sị ya: “Nwa m.” Ya azaa ya, sị: “Ee, nna m.”
27 Mgbe Aịzik mere agadi, mgbe ọ na-anaghịkwa ahụcha ụzọ, ọ kpọrọ Ịsọ+ nwa ya nke okenye, sị ya: “Nwa m.” Ya azaa ya, sị: “Ee, nna m.”