Jenesis 27:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ọ mataghị na ọ bụ Jekọb maka na aka ya dị ajị ajị ka aka Ịsọ nwanne ya. N’ihi ya, ọ gọziri ya.+