Jenesis 27:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ka ndị dị iche iche jeere gị ozi, ka mba dị iche iche kpọọkwara gị isiala. Bụrụ onyeisi ụmụnne gị, ka ụmụnne gị kpọọkwara gị isiala.+ Ka onye ọ bụla bụrụ gị ọnụ bụrụ onye a bụrụ ọnụ, ka onye ọ bụla gọziri gị bụrụkwa onye a gọziri agọzi.”+
29 Ka ndị dị iche iche jeere gị ozi, ka mba dị iche iche kpọọkwara gị isiala. Bụrụ onyeisi ụmụnne gị, ka ụmụnne gị kpọọkwara gị isiala.+ Ka onye ọ bụla bụrụ gị ọnụ bụrụ onye a bụrụ ọnụ, ka onye ọ bụla gọziri gị bụrụkwa onye a gọziri agọzi.”+