Jenesis 27:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Ịsọ siri nri dị ụtọ ma butere ya nna ya. Ọ sịrị nna ya: “Nna m, bilie rie anụ nwa gị gbutere, ka i* wee gọzie m.”
31 Ịsọ siri nri dị ụtọ ma butere ya nna ya. Ọ sịrị nna ya: “Nna m, bilie rie anụ nwa gị gbutere, ka i* wee gọzie m.”