Jenesis 27:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Ma Aịzik zara Ịsọ, sị: “Lee, emeela m ya onyeisi gị.+ Ekwuola m na ụmụnne ya niile ga-abụ ndị na-ejere ya ozi nakwa na ọ ga-enwe ọka* na mmanya ọhụrụ n’ụba.+ Nwa m, olee ihe fọrọnụ m ga-emere gị?”
37 Ma Aịzik zara Ịsọ, sị: “Lee, emeela m ya onyeisi gị.+ Ekwuola m na ụmụnne ya niile ga-abụ ndị na-ejere ya ozi nakwa na ọ ga-enwe ọka* na mmanya ọhụrụ n’ụba.+ Nwa m, olee ihe fọrọnụ m ga-emere gị?”