Jenesis 27:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 Ma, Ịsọ buuru Jekọb iwe n’obi maka na ọ bụ Jekọb ka nna ya gọziri.+ Ịsọ nọ na-asị n’obi ya: “Oge a ga-eru uju nna m na-eru nso.+ E mechaa, m ga-egbu Jekọb nwanne m nwoke.”
41 Ma, Ịsọ buuru Jekọb iwe n’obi maka na ọ bụ Jekọb ka nna ya gọziri.+ Ịsọ nọ na-asị n’obi ya: “Oge a ga-eru uju nna m na-eru nso.+ E mechaa, m ga-egbu Jekọb nwanne m nwoke.”