-
Jenesis 27:42Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
42 Mgbe a kọọrọ Ribeka ihe Ịsọ nwa ya nke okenye kwuru, o ziri ozi ozugbo kpọọ Jekọb nwa ya nke nta ma sị ya: “Ịsọ nwanne gị na-akpa nkata igbu gị ka o wee megwara gị ihe i mere ya.
-