-
Jenesis 27:45Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
45 ruo mgbe obi ga-ajụrụ nwanne gị nwoke, ya echefuokwa ihe i mere ya. M ga-ezizi gị ozi ka ị lọta. Gịnị mere m ga-eji gbara aka unu abụọ n’otu ụbọchị?”
-