Jenesis 28:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ ga-agọzi gị na ụmụ* gị otú ọ gọziri Ebreham,+ ka i wee nweta ala Chineke kwere Ebreham ná nkwa, bụ́ ebe ị bụ onye mbịarambịa.”+
4 Ọ ga-agọzi gị na ụmụ* gị otú ọ gọziri Ebreham,+ ka i wee nweta ala Chineke kwere Ebreham ná nkwa, bụ́ ebe ị bụ onye mbịarambịa.”+