Jenesis 28:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ịsọ hụrụ na Aịzik agọziela Jekọb ma ziga ya Padan-eram ka ọ gaa lụrụ nwaanyị n’ebe ahụ nakwa na mgbe ọ gọziri ya, o nyere ya iwu, sị: “Alụla nwaanyị Kenan.”+
6 Ịsọ hụrụ na Aịzik agọziela Jekọb ma ziga ya Padan-eram ka ọ gaa lụrụ nwaanyị n’ebe ahụ nakwa na mgbe ọ gọziri ya, o nyere ya iwu, sị: “Alụla nwaanyị Kenan.”+