Jenesis 28:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ụmụ* gị ga-adị ọtụtụ ka ájá dị n’ala.+ Ụmụ* gị ga-amụba ruo n’ebe ọdịda anyanwụ, ruo n’ebe ọwụwa anyanwụ, ruo n’ebe ugwu nakwa n’ebe ndịda. A ga-esikwa n’aka gị na ụmụ* gị gọzie ezinụlọ niile dị n’ụwa.+
14 Ụmụ* gị ga-adị ọtụtụ ka ájá dị n’ala.+ Ụmụ* gị ga-amụba ruo n’ebe ọdịda anyanwụ, ruo n’ebe ọwụwa anyanwụ, ruo n’ebe ugwu nakwa n’ebe ndịda. A ga-esikwa n’aka gị na ụmụ* gị gọzie ezinụlọ niile dị n’ụwa.+