Jenesis 28:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 M nọnyeere gị. M ga-echebe gị n’ebe ọ bụla ị na-aga, m ga-akpọghachikwa gị n’ala a.+ Agaghị m ahapụ gị ruo mgbe m mere ihe m kwere gị ná nkwa.”+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 28:15 Ụlọ Nche,3/15/2013, p. 20-21
15 M nọnyeere gị. M ga-echebe gị n’ebe ọ bụla ị na-aga, m ga-akpọghachikwa gị n’ala a.+ Agaghị m ahapụ gị ruo mgbe m mere ihe m kwere gị ná nkwa.”+