Jenesis 28:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Jekọb biliziri n’isi ụtụtụ buru nkume ahụ o ji hiwe isi ma kwụwa ya ka ọ bụrụ ogidi, ọ wụsakwara mmanụ n’elu ya.+
18 Jekọb biliziri n’isi ụtụtụ buru nkume ahụ o ji hiwe isi ma kwụwa ya ka ọ bụrụ ogidi, ọ wụsakwara mmanụ n’elu ya.+