-
Jenesis 29:10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 Mgbe Jekọb hụrụ Rechel nwa Leban nwanne mama ya nakwa atụrụ Leban, Jekọb gara ozugbo kwapụ nkume ahụ e ji dọchie ọnụ olulu mmiri ahụ ma nye atụrụ Leban nwanne mama ya mmiri.
-