Jenesis 30:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Lia wee sị: “Obi atọgbuola m! N’ihi na ụmụ nwaanyị ga-akpọ m onye obi ụtọ.”+ O wee gụọ ya Asha.*+