Jenesis 30:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Kpọnye m ndị nwunye m na ụmụ m, ndị m ji maka ha jeere gị ozi, ka m kpọrọ ha laa, n’ihi na ị ma na m ji obi m niile jeere gị ozi.”+
26 Kpọnye m ndị nwunye m na ụmụ m, ndị m ji maka ha jeere gị ozi, ka m kpọrọ ha laa, n’ihi na ị ma na m ji obi m niile jeere gị ozi.”+