32 Anyị ga-aga leruo ìgwè anụ gị niile anya taa. Kpụrụ atụrụ ọ bụla tụrụ àgwà na nke nwere ụcha dị iche iche na ebule ọ bụla na-acha nchara nchara nakwa nne ewu ọ bụla tụrụ àgwà na nke nwere ụcha dị iche iche. Si ugbu a gawa, nke ọ bụla ga-adị otú ahụ ga-abụzi ụgwọ ọrụ m.+