Jenesis 30:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Ụbọchị ọ bụla ị ga-abịa ileru ụgwọ ọrụ m anya, ị ga-ahụ na m bụ onye ezi omume.* Ọ bụrụ na ị hụ na m nwere nne ewu na-atụghị àgwà na nke na-enweghị ụcha dị iche iche nakwa ebule na-anaghị acha nchara nchara, mara na m zuru ya ezu.”
33 Ụbọchị ọ bụla ị ga-abịa ileru ụgwọ ọrụ m anya, ị ga-ahụ na m bụ onye ezi omume.* Ọ bụrụ na ị hụ na m nwere nne ewu na-atụghị àgwà na nke na-enweghị ụcha dị iche iche nakwa ebule na-anaghị acha nchara nchara, mara na m zuru ya ezu.”