-
Jenesis 30:35Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
35 N’ụbọchị ahụ, Leban kpụụrụ mkpi ndị nwere ụcha dị iche iche na ndị tụrụ àgwà na nne ewu niile tụrụ àgwà na ndị nwere ụcha dị iche iche nakwa ebule ọ bụla tụrụ àgwà ọcha na nke ọ bụla na-acha nchara nchara kpụnye ụmụ ya ndị nwoke ka ha lekọtawa.
-