Jenesis 30:43 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 43 Nwoke ahụ* wee baa ezigbo ọgaranya. O nwere ọtụtụ ìgwè anụ ụlọ, nweekwa ụmụ nwaanyị na ụmụ nwoke ndị na-ejere ya ozi nakwa ọtụtụ kamel na ọtụtụ jakị.+
43 Nwoke ahụ* wee baa ezigbo ọgaranya. O nwere ọtụtụ ìgwè anụ ụlọ, nweekwa ụmụ nwaanyị na ụmụ nwoke ndị na-ejere ya ozi nakwa ọtụtụ kamel na ọtụtụ jakị.+