Jenesis 31:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 N’ihi ya, Leban kpọọrọ ụmụnne* ya chụwa ya. O were ha ụbọchị asaa tupu ha achụkwute ya n’ala Gilied bụ́ ugwu ugwu.
23 N’ihi ya, Leban kpọọrọ ụmụnne* ya chụwa ya. O were ha ụbọchị asaa tupu ha achụkwute ya n’ala Gilied bụ́ ugwu ugwu.