Jenesis 31:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Chineke wee gwa Leban onye Eram*+ okwu ná nrọ n’abalị+ ma sị ya: “Kpachara anya n’ihe ị ga-agwa Jekọb, ma ọ̀ bụ ihe ọma ma ọ̀ bụ ihe ọjọọ.”+
24 Chineke wee gwa Leban onye Eram*+ okwu ná nrọ n’abalị+ ma sị ya: “Kpachara anya n’ihe ị ga-agwa Jekọb, ma ọ̀ bụ ihe ọma ma ọ̀ bụ ihe ọjọọ.”+