-
Jenesis 31:31Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
31 Jekọb sịrị Leban: “Ọ bụ maka na egwu tụrụ m, n’ihi na m kwuru n’obi m, sị, ‘I nwere ike ịnapụ m ụmụ gị ndị nwaanyị n’ike.’