Jenesis 31:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Leban wee banye n’ụlọikwuu Jekọb, banyekwa n’ụlọikwuu Lia nakwa n’ụlọikwuu ụmụ nwaanyị abụọ ahụ na-eje ozi,+ ma ọ hụghị ha. O sizi n’ụlọikwuu Lia pụta banye n’ụlọikwuu Rechel.
33 Leban wee banye n’ụlọikwuu Jekọb, banyekwa n’ụlọikwuu Lia nakwa n’ụlọikwuu ụmụ nwaanyị abụọ ahụ na-eje ozi,+ ma ọ hụghị ha. O sizi n’ụlọikwuu Lia pụta banye n’ụlọikwuu Rechel.