Jenesis 31:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Ma, Rechel weere arụsị* ndị ahụ tinye n’ihe a kpara akpa ụmụ nwaanyị ji anọ ọdụ n’elu kamel ma nọrọ ọdụ n’elu ya. Leban wee chọọ ha n’ụlọikwuu ahụ niile, ma ọ hụghị ha.
34 Ma, Rechel weere arụsị* ndị ahụ tinye n’ihe a kpara akpa ụmụ nwaanyị ji anọ ọdụ n’elu kamel ma nọrọ ọdụ n’elu ya. Leban wee chọọ ha n’ụlọikwuu ahụ niile, ma ọ hụghị ha.