Jenesis 31:55 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 55 Ma, Leban biliri n’isi ụtụtụ susuo ụmụ ụmụ ya*+ na ụmụ ya ndị nwaanyị ọnụ ma gọzie ha.+ Leban hapụziri ha lawa n’ụlọ ya.+
55 Ma, Leban biliri n’isi ụtụtụ susuo ụmụ ụmụ ya*+ na ụmụ ya ndị nwaanyị ọnụ ma gọzie ha.+ Leban hapụziri ha lawa n’ụlọ ya.+