Jenesis 32:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ozugbo Jekọb hụrụ ha, ọ sịrị: “Ndị a bụ ndị agha Chineke.” N’ihi ya, ọ kpọrọ ebe ahụ Mahaneyim.*