Jenesis 32:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Jekọb zipụziri ndị ozi ka ha buru ya ụzọ gakwuru Ịsọ nwanne ya n’ala Sia,+ bụ́ ebe a na-akpọkwa Ịdọm.+
3 Jekọb zipụziri ndị ozi ka ha buru ya ụzọ gakwuru Ịsọ nwanne ya n’ala Sia,+ bụ́ ebe a na-akpọkwa Ịdọm.+