Jenesis 32:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Jekọb nyere ha iwu, sị: “Ihe a bụ ihe unu ga-agwa onyenwe m Ịsọ, ‘Ohu gị Jekọb kwuru, sị: “Ebiela m n’ụlọ Leban ogologo oge.+
4 Jekọb nyere ha iwu, sị: “Ihe a bụ ihe unu ga-agwa onyenwe m Ịsọ, ‘Ohu gị Jekọb kwuru, sị: “Ebiela m n’ụlọ Leban ogologo oge.+