Jenesis 32:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Mgbe e mechara, ndị ozi ahụ lọghachikwutere Jekọb, sị ya: “Anyị gakwuuru nwanne gị Ịsọ, ọ na-abịakwa izute gị, ya na narị ụmụ nwoke anọ (400) so.”+
6 Mgbe e mechara, ndị ozi ahụ lọghachikwutere Jekọb, sị ya: “Anyị gakwuuru nwanne gị Ịsọ, ọ na-abịakwa izute gị, ya na narị ụmụ nwoke anọ (400) so.”+