Jenesis 32:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ezigbo ụjọ wee jide Jekọb, ya echegbuwe onwe ya.+ N’ihi ya, o kewara ndị ya na ha so nakwa ìgwè ewu na atụrụ ya na ehi ya na kamel ya ụzọ abụọ.
7 Ezigbo ụjọ wee jide Jekọb, ya echegbuwe onwe ya.+ N’ihi ya, o kewara ndị ya na ha so nakwa ìgwè ewu na atụrụ ya na ehi ya na kamel ya ụzọ abụọ.