Jenesis 32:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Jekọb kpeziri ekpere, sị: “Chineke nke nna m Ebreham na Chineke nke nna m Aịzik, Jehova, ọ bụ gị gwara m, sị, ‘Laghachi n’ala gị, laghachikwuru ndị ikwu gị, m ga-emekwara gị ihe ọma.’+
9 Jekọb kpeziri ekpere, sị: “Chineke nke nna m Ebreham na Chineke nke nna m Aịzik, Jehova, ọ bụ gị gwara m, sị, ‘Laghachi n’ala gị, laghachikwuru ndị ikwu gị, m ga-emekwara gị ihe ọma.’+