Jenesis 32:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ma, erughị m eru ka ị hụ ohu gị n’anya otú a ma meere m amara niile a,+ n’ihi na ọ bụ naanị mkpara m ka m ji gafee Osimiri Jọdan a. Ma ugbu a, anyị dịzi ìgwè abụọ.+
10 Ma, erughị m eru ka ị hụ ohu gị n’anya otú a ma meere m amara niile a,+ n’ihi na ọ bụ naanị mkpara m ka m ji gafee Osimiri Jọdan a. Ma ugbu a, anyị dịzi ìgwè abụọ.+