Jenesis 32:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ana m arịọ gị+ ka ị napụta m n’aka nwanne m nwoke Ịsọ, n’ihi na egwu na-atụ m na o nwere ike ịbịa lụso m ọgụ,+ lụsokwa ụmụ nwaanyị ndị a na ụmụ ha ọgụ.
11 Ana m arịọ gị+ ka ị napụta m n’aka nwanne m nwoke Ịsọ, n’ihi na egwu na-atụ m na o nwere ike ịbịa lụso m ọgụ,+ lụsokwa ụmụ nwaanyị ndị a na ụmụ ha ọgụ.