Jenesis 32:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ma i kwuru, sị ‘N’eziokwu, m ga-emere gị ihe ọma, m ga-emekwa ka ụmụ* gị dị ọtụtụ ka ájá dị n’oké osimiri, nke a na-enweghị ike ịgụta ọnụ.’”+
12 Ma i kwuru, sị ‘N’eziokwu, m ga-emere gị ihe ọma, m ga-emekwa ka ụmụ* gị dị ọtụtụ ka ájá dị n’oké osimiri, nke a na-enweghị ike ịgụta ọnụ.’”+