-
Jenesis 32:16Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
16 Ọ kpụụrụ ha n’ìgwè n’ìgwè kpụnye ndị na-ejere ya ozi ma sị ha: “Burunụ m ụzọ gawa. Unu agakọla ọnụ. Otu ìgwè ga-anọ n’ebe dịtụ anya n’ebe ìgwè nke ọzọ nọ.”
-