Jenesis 32:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Unu ga-asịkwa ya, ‘Ohu gị Jekọb na-abịa n’azụ anyị.’” Jekọb kwuru ihe a maka na ọ sịrị n’obi ya: “Ọ bụrụ na m jiri onyinye ndị a m ga-ebu ụzọ zigara ya mee ka obi jụrụ ya,+ o nwere ike iji obiọma nabata m mgbe m ga-emecha hụ ya.”
20 Unu ga-asịkwa ya, ‘Ohu gị Jekọb na-abịa n’azụ anyị.’” Jekọb kwuru ihe a maka na ọ sịrị n’obi ya: “Ọ bụrụ na m jiri onyinye ndị a m ga-ebu ụzọ zigara ya mee ka obi jụrụ ya,+ o nwere ike iji obiọma nabata m mgbe m ga-emecha hụ ya.”