Jenesis 32:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Mgbe e mechara n’abalị ahụ, o biliri kpọrọ ndị nwunye ya abụọ+ na ụmụ nwaanyị abụọ na-ejere ya ozi+ na ụmụ ya ndị nwoke iri na otu ma si n’ebe a na-eji ụkwụ agafe mmiri Jabọk gafee.+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 32:22 ‘Ezi Ala’, p. 7
22 Mgbe e mechara n’abalị ahụ, o biliri kpọrọ ndị nwunye ya abụọ+ na ụmụ nwaanyị abụọ na-ejere ya ozi+ na ụmụ ya ndị nwoke iri na otu ma si n’ebe a na-eji ụkwụ agafe mmiri Jabọk gafee.+