-
Jenesis 32:32Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
32 Ọ bụ ya mere na ruo taa, ụmụ Izrel anaghị eri akwara na-adị n’úkwù anụ, n’ọkpụkpụ úkwù anụ, maka na nwoke ahụ metụrụ Jekọb aka n’úkwù, n’akụkụ akwara dị n’úkwù ya.
-